YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 4:13

Ndị Hibru 4:13 BIU

Ọ dịghị ihe ọbụla nʼime ihe niile e kere eke pụrụ izo onwe ya site nʼebe Chineke nọ. Ihe niile ghere oghe, ma gbarakwa ọtọ nʼihu anya ya. Ọ bụ nʼihu ya ka anyị niile ga-aza ajụjụ banyere ndụ anyị niile.

Video for Ndị Hibru 4:13