YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 4:15

Ndị Hibru 4:15 BIU

Nʼihi na anyị nwere onyeisi nchụaja nke nwere ike ịghọta adịghị ike anyị. A nwara ya ọnwụnwa nʼụzọ niile dị ka a na-anwa anyị taa. Ma, o meghị mmehie nʼụzọ ọbụla mgbe a nwara ya.

Video for Ndị Hibru 4:15