YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 5:8-9

Ndị Hibru 5:8-9 BIU

Ọ bụ ezie na ọ bụ Ọkpara ma ọ mụtara irube isi site nʼahụhụ ọ tara. Ma mgbe e mere ka o zuo oke, ọ ghọrọ isi nke nzọpụta ebighị ebi nye ndị niile na-erubere ya isi.

Video for Ndị Hibru 5:8-9