YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 6:10

Ndị Hibru 6:10 BIU

Chineke abụghị onye na-ekpe ikpe nʼezighị ezi. Ọ gaghị echefu ọrụ niile unu rụrụ ya. Ọ gaghị echefu ịhụnanya niile unu gosiri nʼihi ya site nʼịgara ndị nsọ ozi, dịka unu na-aga nʼihu na-emekwa.

Video for Ndị Hibru 6:10