YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 8:1

Ndị Hibru 8:1 BIU

Isi okwu dị nʼihe niile anyị na-ekwu bụ nke a, na anyị nwere onyeisi nchụaja dị otu a, bụ onye na-anọdụ ala nʼaka nri nke ocheeze onye ahụ kachasị ihe niile elu nʼeluigwe.

Video for Ndị Hibru 8:1