YouVersion Logo
Search Icon

Ndị Hibru 8:11

Ndị Hibru 8:11 BIU

Ọ dịghị onye ọbụla nʼetiti ha ga-akụziri onye agbataobi ya ihe, maọbụ otu onye asị ibe ya, ‘Mara Onyenwe anyị,’ nʼihi na ha niile ga-ama onye m bụ, site nʼonye dịkarịsịrị nta ruo nʼonye dịkarịsịrị ukwuu.

Video for Ndị Hibru 8:11