YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 1:17

Aịzaya 1:17 BIU

Mụtanụ otu e si eme ihe ziri ezi; chọọnụ ikpe ziri ezi, nyerenụ ndị a na-emegbu aka. Werenụ ọnọdụ nna nʼebe ndị na-enweghị nna nọ, ma kwuchitenụ ọnụ ụmụ nwanyị di ha nwụrụ.

Video for Aịzaya 1:17