YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 14:12

Aịzaya 14:12 BIU

Lee ka i si site nʼeluigwe daa, gị kpakpando ụtụtụ, nwa chi ọbụbọ. Ọ bụ ezie na ị dị ukwuu nʼebe mba niile nke ụwa nọ na mbụ, ma lee ka e si mee ka ị bụrụ onye a tụdara nʼala.

Video for Aịzaya 14:12