YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 24:5

Aịzaya 24:5 BIU

Ụwa bụ ihe e merụrụ emerụ site na ndị ya; ha enupula isi nʼiwu niile, ha agbanweela ụkpụrụ ya, mebie ọgbụgba ndụ ebighị ebi ahụ.

Video for Aịzaya 24:5