YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 27:6

Aịzaya 27:6 BIU

Nʼụbọchị ndị na-abịa, Jekọb ga-agba mgbọrọgwụ. Izrel ga-agbawa okoko dịka osisi, maakwa ifuru, jirikwa mkpụrụ mejupụta ụwa niile.

Video for Aịzaya 27:6