YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 30:18

Aịzaya 30:18 BIU

Ma ONYENWE ANYị nọkwa na-echere ka unu bịakwute ya, ka o gosi unu ịhụnanya ya. O jikeere imere unu ebere, nʼihi na ONYENWE ANYị bụ Chineke na-ekpe ikpe ziri ezi. Ngọzị na-adịkwara ndị niile na-ele anya inyeaka ya.

Video for Aịzaya 30:18