YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 31:1

Aịzaya 31:1 BIU

Ahụhụ dịrị ndị na-aga Ijipt ịchọ enyemaka, ndị nchekwube ha dị nʼike ndị ha na-agba ịnyịnya, ndị na-atụkwasị obi ha nʼụgbọala ha, nke dị ọtụtụ, ndị na-atụkwasịkwa obi ha nʼịdị ike nke ndị Ijipt na-agba ịnyịnya. Ma ha adịghị ele anya inyeaka site nʼaka Onye Nsọ Izrel; ha adịghị arịọkwa ya ka ONYENWE ANYị nyere ha aka.

Video for Aịzaya 31:1

Free Reading Plans and Devotionals related to Aịzaya 31:1