YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 35:10

Aịzaya 35:10 BIU

Ma ndị ahụ ONYENWE ANYị gbapụtara ga-alọtakwa. Ha ga-eji abụ bata na Zayọn; ọṅụ na-adịgide ga-adịkwasị nʼisi ha. Oke ọṅụ na obi ụtọ ga-ejupụta nʼobi ha. Iru ụjụ na ịsụ ude ga-efelaga.

Video for Aịzaya 35:10