YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 36:7

Aịzaya 36:7 BIU

Ma ọ bụrụ na unu asị m, “Anyị na-atụkwasị ONYENWE ANYị bụ Chineke anyị obi.” Ọ bụghị ya ka Hezekaya wezugara ebe ya niile dị elu na ebe ịchụ aja ya niile, na-asị Juda na Jerusalem, “Unu aghaghị ịkpọ isiala nʼebe ịchụ aja a?”

Video for Aịzaya 36:7

Free Reading Plans and Devotionals related to Aịzaya 36:7