YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 38:1

Aịzaya 38:1 BIU

Nʼoge ahụ, Hezekaya rịara ọrịa ruo na ọ gaara anwụ. Aịzaya onye amụma, nwa Emọz, bịakwutere ya, sị ya, “Otu a ka ONYENWE ANYị sịrị: Dozie ezinaụlọ gị, nʼihi na ị ga-anwụ. Ị gaghị esite nʼute ọrịa a bilie.”

Video for Aịzaya 38:1