YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 38:17

Aịzaya 38:17 BIU

Nʼezie, ọ bụ nʼihi ọdịmma m, ka m ji taa ahụhụ nke ihe mgbu dị otu a. Nʼịhụnanya gị ka ị zọpụtara m site nʼolulu nke ịla nʼiyi. I werela mmehie m niile wefee nʼazụ gị.

Video for Aịzaya 38:17