YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 4:2

Aịzaya 4:2 BIU

Nʼụbọchị ahụ, ONYENWE ANYị ga-eme ka Alaka ONYENWE ANYị mabiga mma oke, ma nwekwa ebube dị ukwuu. Ndị fọdụrụ ndụ nʼIzrel ga-enweta ihe ubi ga-enye ha ọṅụ, na nke ga-ewetara ha obi nganga na mmụọ ịnya isi.

Video for Aịzaya 4:2