YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 4:5

Aịzaya 4:5 BIU

Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị ga-ewuru ugwu Zayọn niile na ndị niile zukọrọ nʼebe ahụ ndo ga-ekpuchi ha niile. Ihe ọ ga-eji mee ndo a bụ igwe ojii na anwụrụ ọkụ nke ga-adịrị ha nʼehihie, na ọkụ na-enwu enwu, nke ga-adịrị ha nʼabalị. Ebube ahụ ga-abụ ihe mkpuchi nye ha.

Video for Aịzaya 4:5