YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 40:12-14

Aịzaya 40:12-14 BIU

Onye jirila ọbụ aka ya tụọ mmiri dị nʼoke osimiri? Maọbụ onye jiri ntu-aka ya tụọ mbara eluigwe? Onye ka ọ bụ jirila nkata kute uzuzu? Maọbụ jiri ihe ọtụtụ tụọ ugwu ukwu? Onye kwa ji ihe ọtụtụ tụọ ugwu nta? Onye nwere ike ịghọta Mmụọ nke ONYENWE ANYị, maọbụ dịka onye ndụmọdụ Onyenwe anyị na-ezi ya ihe? Ọ bụ onye ka ONYENWE ANYị gakwuru gbaa izu ka ọ kọwaara ya ihe, ọ bụ onye ziri ya ụzọ bụ nke dị mma? Onye bụ onye ahụ kuziri ya ihe ọmụma, maọbụ gosi ya ụzọ nke nghọta?

Video for Aịzaya 40:12-14