YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 40:6-7

Aịzaya 40:6-7 BIU

Olu ahụ sịrị, “Tie mkpu!” Ma ajụrụ m sị, “Gịnị ka m ga-eti?” “Mmadụ niile dị ka ahịhịa, ikwesi ntụkwasị obi ha niile dịkwa ka okoko osisi ọhịa. Ahịhịa na-akpọnwụ, okoko osisi na-achanwụ, nʼihi nʼokuku ume nke ONYENWE ANYị na-ekukwasị ya. Nʼezie, ahịhịa ka ndị mmadụ bụ.

Video for Aịzaya 40:6-7