YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 41:19-20

Aịzaya 41:19-20 BIU

Aga m akụ nʼọzara, osisi sida, na osisi akashia, na osisi mietul, na osisi oliv. M ga-eji osisi junipa, na osisi saipres na osisi fịa, kụkọta ha ọnụ nʼala ahụ tọgbọrọ nʼefu, ka ndị mmadụ hụ, matakwa, tuleekwa uche ma ghọta, na ọ bụ aka ONYENWE ANYị mere nke a, na ọ bụ Onye nsọ nke Izrel kere ya.

Video for Aịzaya 41:19-20