YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 49:13

Aịzaya 49:13 BIU

Tienụ mkpu ọṅụ, eluigwe niile; ka ụwa ṅụrịa ọṅụ. Ugwu ukwu niile, bụọnụ abụ, nʼihi na ONYENWE ANYị akasịela ndị ya obi. Ọ ga-enwekwa obi ebere nʼihi iru ụjụ ha.

Video for Aịzaya 49:13