YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 49:25

Aịzaya 49:25 BIU

Ma otu a ka ONYENWE ANYị sịrị, “Nʼezie, a ga-esi nʼaka ndị bụ dike nʼagha pụnara ha ndị ha dọtara nʼagha. A ga-esitekwa nʼaka onye na-akpa ike napụta ya ihe ọ dọtara nʼagha. Nʼihi na aga m ebuso ha agha bụ ndị niile na-ebuso gị agha. Aga m anapụtakwa ụmụ gị.

Video for Aịzaya 49:25