YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 50:10

Aịzaya 50:10 BIU

Onye nʼetiti unu bụ onye ahụ na-atụ egwu ONYENWE ANYị, na-egekwa ntị nʼokwu odibo ya? Ka onye ahụ na-eje ije nʼọchịchịrị, nke na-enweghị ìhè ọbụla, tụkwasị obi nʼaha ONYENWE ANYị daberekwa na Chineke ha.

Video for Aịzaya 50:10