YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 50:7

Aịzaya 50:7 BIU

Ebe ọ bụ na Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị na-enyere m aka, ihere agaghị eme m. Nʼihi ya, ejikerela m onwe m ime uche ya; agaghị m elekwa anya nʼazụ, a maara m na ihere agaghị eme m.

Video for Aịzaya 50:7