YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 54:8

Aịzaya 54:8 BIU

Na nwa oge, esitere m nʼoke iwe na-ewe m zonarị gị ihu m, ma site nʼịhụnanya m nke na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, aga m enwe ọmịiko nʼahụ gị.” Otu a ka ONYENWE ANYị, onye mgbapụta gị kwuru.

Video for Aịzaya 54:8