YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 55:12

Aịzaya 55:12 BIU

Nʼihi na unu ga-eji ọṅụ pụọ, a ga-esikwa nʼebe ahụ dupụta unu nʼudo. Ugwu ukwu niile, na ugwu nta niile na osisi niile nke ubi, ga-eti mkpu ọṅụ, kụọkwa aka nʼobi ụtọ.

Video for Aịzaya 55:12