YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 55:7

Aịzaya 55:7 BIU

Ka onye na-eme ihe ọjọọ hapụ ụzọ ya, ka onye ajọ omume hapụ echiche ọjọọ ya niile. Ka ha tụgharịa bịakwute ONYENWE ANYị, ọ ga-emere ha ebere, ha bịakwute Chineke anyị, nʼihi na ọ ga-agbaghara ha mmehie ha niile.

Video for Aịzaya 55:7