YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 58:8

Aịzaya 58:8 BIU

Ọ bụrụ na i mee ihe ndị a, aga m eme ka ihuọma m chakwasị gị dịka ìhè isi ụtụtụ. A ga-agwọkwa ọrịa gị niile. Mgbe ahụ, ezi omume gị ga-edu gị, ebube ONYENWE ANYị ga-echekwa gị nʼazụ.

Video for Aịzaya 58:8