YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 58:9

Aịzaya 58:9 BIU

Mgbe ahụ, ị ga-akpọ, ONYENWE ANYị ga-azakwa, ị ga-eti mkpu akwa maka enyemaka, ọ ga-asị gị, Lekwa m nʼebe a. “Ọ bụrụ na ị wezuga yoku mmegbu, ọ bụrụkwa na ịkwụsị ịtụ mkpịsịaka, na ịgbasa okwu ịkpọ asị

Video for Aịzaya 58:9