YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 60:20

Aịzaya 60:20 BIU

Anwụ gị agaghị ada ada, ọnwa gị agaghị akwụsịkwa ịcha; nʼihi na ONYENWE ANYị ga-abụrụ gị ìhè ụbọchị gị niile, iru ụjụ gị niile ga-agabigakwa.

Video for Aịzaya 60:20