YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 60:6

Aịzaya 60:6 BIU

Ọtụtụ igwe ịnyịnya kamel nke si Midia na Efaa ga-ejupụta nʼala gị, ma ndị sikwa nʼobodo Sheba ga-ebutere gị ọlaedo na ụda na-esi isi ụtọ. Ha ga-ekwusakwa otuto Onyenwe anyị.

Video for Aịzaya 60:6