Aịzaya 62:4
Aịzaya 62:4 BIU
A gakwaghị akpọ gị onye ahapụrụ ahapụ, maọbụ kpọọ ala gị ala tọgbọrọ nʼefu. Ma a ga-akpọ gị Hefziba, kpọkwa ala gị Beula, nʼihi na ihe gị ga-atọ ONYENWE ANYị ụtọ, a ga-alụkwa ala gị dịka nwunye.