YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 62:6-7

Aịzaya 62:6-7 BIU

Enyela m ndị nche ọnọdụ ọrụ nʼelu mgbidi gị niile, Jerusalem. Ha agaghị edebe ọnụ ha duu mgbe ọbụla, ma ehihie ma abalị. Unu ndị na-akpọku ONYENWE ANYị, unu enyela onwe unu izuike. Unu enyekwala ya izuike tutu ruo mgbe ọ ga-eme ka Jerusalem guzosie ike, meekwa ya otuto nke ụwa niile.

Video for Aịzaya 62:6-7