YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 64:4

Aịzaya 64:4 BIU

Nʼihi na site na mgbe ochie, ọ dịbeghị onye nụrụ, ọ dịbeghị ntị ghọtara, o nwebeghị anya hụrụ Chineke ọzọ karịa gị, onye na-emejupụtara ndị na-echere ya ihe na-akpa ha.

Video for Aịzaya 64:4