YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 66:1

Aịzaya 66:1 BIU

Ihe ndị a ka Onyenwe anyị na-ekwu, “Eluigwe bụ ocheeze m, ụwa bụkwa ebe mgbakwasị ụkwụ m. Ọ bụ ụdị ụlọ gịnị ka ị ga-ewuru m? Ebee ka ebe izuike m ga-adị?”

Video for Aịzaya 66:1