YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 66:2

Aịzaya 66:2 BIU

Ọ bụghị aka m mere ihe ndị a niile, mee ka ha ji dịrị? Otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara. “Ma olee ndị ihe ha na-atọ m ụtọ, ọ bụ ndị ahụ nwere obi umeala, ndị na-adịghị ebuli onwe ha elu, ndị na-amakwa jijiji nʼokwu m.

Video for Aịzaya 66:2