YouVersion Logo
Search Icon

Aịzaya 66:22

Aịzaya 66:22 BIU

“Dịka eluigwe ọhụrụ na ụwa ọhụrụ ahụ nke m ga-eke ga-esi dịgide nʼihu m, otu a ka aha unu na agbụrụ unu ga-adịgide, ka ONYENWE ANYị kwubiri.

Video for Aịzaya 66:22