Jeremaya 15:16
Jeremaya 15:16 BIU
Mgbe m chọpụtara okwu gị, eweere m ya rie dịka nri. Ha tọrọ obi m ụtọ, bụrụkwa ihe na-enye m ọṅụ, nʼihi na-akpọkwasịrị m aha gị, ONYENWE ANYị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile.