YouVersion Logo
Search Icon

Jeremaya 23:1

Jeremaya 23:1 BIU

“Ahụhụ dịrị ndị ọzụzụ atụrụ ahụ na-achụsasị, ma na-ebibi igwe atụrụ m ha kwesiri ilekọtazi anya.” Otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara.

Video for Jeremaya 23:1