Jeremaya 25:5
Jeremaya 25:5 BIU
Ozi ha ziri unu bụ nke a, “Unu niile nʼotu nʼotu sitenụ nʼụzọ ọjọọ unu na ndụ ọjọọ unu tụgharịa, ka unu nwee ike ibigide nʼala a ONYENWE ANYị nyere unu na nna nna unu ha ruo mgbe ebighị ebi.