YouVersion Logo
Search Icon

Jeremaya 3:12

Jeremaya 3:12 BIU

Gaa, kwusaa ozi a nʼụzọ ugwu, na-asị, “ ‘Lọta, gị Izrel nke na-ekwesighị ntụkwasị obi,’ otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara, ‘Agaghị m ewesokwa gị iwe ọzọ, nʼihi na abụ m onye obi ebere,’ otu a ka ONYENWE ANYị kwupụtara, ‘Agaghị m ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.

Video for Jeremaya 3:12