YouVersion Logo
Search Icon

Joshua 11:23

Joshua 11:23 BIU

Ya mere, Joshua meriri ala ahụ niile dịka ONYENWE ANYị si nye ya Mosis nʼiwu. O nyekwara ndị Izrel ala ahụ dịka ihe nketa ha. O kenyere ha ala ahụ dịka ebo ha si dị. Site nʼoge ahụ gaa nʼihu, ala ahụ dara jụụ. Ibu agha adịghịkwa nʼime ya ọzọ.