YouVersion Logo
Search Icon

Joshua 14:12

Joshua 14:12 BIU

Ya mere, nye m ala ugwu ugwu ahụ ONYENWE ANYị kwere m nkwa nʼụbọchị ahụ. Gị onwe gị nụrụ nʼoge ahụ na ụmụ Anak bi nʼebe ahụ, na obodo ha bukwara ibu, na e jikwa mgbidi e wusiri ike gbaa ha gburugburu. Ma site nʼinyeaka ONYENWE ANYị, aga m achụpụ ha dịka ONYENWE ANYị kwuru.”