Joshua 4:24
Joshua 4:24 BIU
O mere ihe ndị a niile ka ndị niile bi nʼelu ụwa mata na aka ONYENWE ANYị dị ike. O mekwara ya ka unu onwe unu tụọ egwu ONYENWE ANYị Chineke unu, mgbe niile.”