YouVersion Logo
Search Icon

Joshua 8:1

Joshua 8:1 BIU

Mgbe ahụ, ONYENWE ANYị sịrị Joshua, “Atụla egwu, adakwala mba. Chịrị ndị agha gị niile gaa Ai, nʼihi na ugbu a, unu onwe unu ga-emeri ha. Aga m eme ka i merie eze ndị Ai, na ndị ya na obodo ya, na ala ya.

Free Reading Plans and Devotionals related to Joshua 8:1