YouVersion Logo
Search Icon

Jud Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
A maghị ndị e bu nʼobi dee akwụkwọ a, ma nʼime ya Jud kpọkuru ndị Kraịst sị ha guzosie ike si otu a megide ajọ ozizi nke ndị ozizi ụgha na-ewebata. Ọ dọrọ ha aka na ntị banyere ikpe ọmụma ga-abịakwasị ndị ozizi ụgha, na ndị na-adịghị ebi ndụ dị ka o kwesiri.
Usoro e si dee ya:
Ekele mmalite 1-2
Ịdọ aka na ntị banyere ndị ozizi ụgha 3-7
Ndụ ọjọọ nke ndị ozizi ụgha 8-19
Ndụmọdụ nye ndị Kraịst 20-23
Ekpere 24-25

Currently Selected:

Jud Ihe dị nʼime ya: BIU

Highlight

Share

Copy

None

Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in