YouVersion Logo
Search Icon

Levitikọs 26:1

Levitikọs 26:1 BIU

“ ‘Unu emerela onwe unu arụsị ọbụla, maọbụ guzobe oyiyi apịrị apị, maọbụ ogidi nkume ọbụla ọtọ, nye onwe unu. Unu edokwala nkume a pịrị apị ọbụla nʼala unu maka ịkpọ isiala nye ya. Abụ m ONYENWE ANYị Chineke unu.