YouVersion Logo
Search Icon

Levitikọs 26:13

Levitikọs 26:13 BIU

Nʼihi na abụ m ONYENWE ANYị Chineke unu onye kpọpụtara unu site nʼala Ijipt, ka unu ghara ịbụ ndị ohu ọzọ. Etijiela m mkpọrọ igwe nke ịbụ ohu unu, mee ka unu bụrụ ndị ji nganga ejegharị.