Levitikọs 27:30
Levitikọs 27:30 BIU
“ ‘Otu ụzọ nʼime ụzọ iri nke ihe niile si nʼala, maọbụ mkpụrụ ọghịgha nke ubi, maọbụ mkpụrụ nke osisi mịrị, bụ nke ONYENWE ANYị. Ha bụ ihe nsọ dịrị ONYENWE ANYị.